Mbunuche akwụkwọ ntuziaka a bụ ka ọ bụrụ ngwaọrụ ga-abara ndị na-aghazi ọgbakọ, ndị nkuzi na onye ọbụla ọzọ ihe gbasara nkuzi asụsụ na omenala na-amasị uru. Akwụkwọ a gụpụtasịrị isiokwu na usoro a ga-agbaso na nghazi ọgbakọ nkuzi asụsụ na omenala. Mbunuche akwụkwọ ntuziaka a bụ ka ọ bụrụ akwụkwọ nrụaka ga-agbaziri ndị obodo ụzọ ma nyekwa ha ntuziaka maka nghazi ọgbakọ nkuzi asụsụ na omenala.
A tụgharịrị ederede a n'asụsụ Igbo maka ndị na-asụ Igbo site n'aka otu Endangered Languages Project (ELP). Ekele dịrị ndị a, ndị mere ka ọ dị ire:
- Onyinye Favour Chibueze, Onye tụgharịrị ya site na Bekee banye n'Igbo
- Johnson Adewale Akano, Onye nchịkwa ntụgharị asụsụ na mpaghara Igbo
- Chinedu Daniel Okeke, Onye deziri ma see ihe ndị dị n'ederede a
- Anna Belew, Onye ntụziaka ihe omume ELP
(English: This is an Igbo localization of the First Peoples' Cultural Council's Culture Camps for Language Learning: An Immersion Handbook.)